Print Options

Font size:

← Back to notecard set|Easy Notecards home page

To print: Ctrl+PPrint as notecards

Igbo Lessons

1.

Hello

Kwedu/ Ndewo

2.

How are you?

Kedu ka imere?

3.

I'm okay

adi m mma

4.

How are you today?

Kedu ka imere taa?

5.

How's it going?

Kedu ka osi aga?

6.

What did you do today?

Gini ka emere taa?

7.

I don't think we've met

odighi m ka anyi ahubuola

8.

What is your name?

Kedu aha gi?

9.

My name is ...

My friends call me (nickname)

Aham bu ... Uchechi

Ndi enyi m na akpo m "Chechi"

10.

Nice to meet you

odi maa izute gi

11.

Please to meet you.

odim uto izute gi

12.

Where are you from?

Onye ebee ka i bu?

13.

I am from...

Abu m onye Imo State, Mbano

14.

I live in...

Ebi m na North Carolina

15.

Who are you?

onye ka ibu?

16.

See you

anyi ga ahu

17.

See you later

anyi ga ahu ma emesia

18.

See you tomorrow

Anyi ga ahu echi